Zekaraya 8:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 “Ihe a bụ ihe Jehova kwuru, ‘M ga-alaghachi na Zayọn,+ birikwa na Jeruselem.+ A ga-akpọ Jeruselem obodo eziokwu,*+ kpọọkwa ugwu Jehova nke ụsụụ ndị agha ugwu nsọ.’”+
3 “Ihe a bụ ihe Jehova kwuru, ‘M ga-alaghachi na Zayọn,+ birikwa na Jeruselem.+ A ga-akpọ Jeruselem obodo eziokwu,*+ kpọọkwa ugwu Jehova nke ụsụụ ndị agha ugwu nsọ.’”+