Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Aịzaya 2:2
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  2 N’oge ikpeazụ,

      Ugwu nke ụlọ Jehova dị n’elu ya

      Ga-akwụsi ike n’ebe dị elu karịa ugwu ukwu niile.+

      A ga-ebulikwa ya ka ọ dị elu karịa ugwu nta niile.

      Mba niile ga-enurukwa na-agbago na ya.+

  • Aịzaya 11:9
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  9 Ha agaghị emerụ ihe ọ bụla ahụ́,+

      Ha agaghịkwa emebi ihe ọ bụla n’ugwu nsọ m niile,+

      N’ihi na amamihe gbasara Jehova ga-ejupụta ụwa

      Otú mmiri si ejupụta oké osimiri.+

  • Aịzaya 66:20
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 20 Ha ga-esi ná mba niile jiri ịnyịnya, ụgbọ ịnyịnya, ụgbọala ndị e mechiri elu ha emechi, jakị, na kamel ndị na-awụ ọsọ bute ụmụnne unu niile+ n’ugwu nsọ m, bụ́ Jeruselem, ka ha bụrụ onyinye a ga-enye Jehova, otú ahụ ndị Izrel na-eji arịa dị ọcha ebubata onyinye n’ụlọ Jehova.” Ọ bụ Jehova kwuru ihe a.

  • Jeremaya 31:23
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 23 Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru, sị: “Mgbe m ga-akpọkọta ndị Juda a dọọrọ n’agha, ha ga-anọ n’obodo ndị dị na Juda, sị: ‘Ugwu dị nsọ,+ nke bụ́ ebe a na-anọ eme ezi omume,+ ka Jehova gọzie gị.’

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya