Aịzaya 1:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 M ga-eme ka i nwee ndị ikpe otú i nweburu. M ga-emekwa ka i nwee ndị ndụmọdụ otú i nwere na mbụ.+ Mgbe ahụzi ka a ga-akpọwa gị Obodo Na-eme Ezi Omume nakwa Obodo Na-erubere Chineke Isi.+ Aịzaya 60:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ụmụ ndị na-emekpa gị ahụ́ ga-abịakwute gị, kpọọrọ gị isiala. Ndị niile na-elelị gị ga-ehulata ala n’ọbụ ụkwụ gị. Ha ga-akpọkwa gị obodo Jehova,Zayọn nke Onye Nsọ Izrel.+ Jeremaya 33:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 N’oge ahụ, a ga-azọpụta ndị Juda.+ Obi ga-erukwa ndị bi na Jeruselem ala.+ Aha a ga na-akpọ onye ahụ bụ: Jehova Mere Ka Anyị Bụrụ Ndị Ezi Omume.’”+
26 M ga-eme ka i nwee ndị ikpe otú i nweburu. M ga-emekwa ka i nwee ndị ndụmọdụ otú i nwere na mbụ.+ Mgbe ahụzi ka a ga-akpọwa gị Obodo Na-eme Ezi Omume nakwa Obodo Na-erubere Chineke Isi.+
14 Ụmụ ndị na-emekpa gị ahụ́ ga-abịakwute gị, kpọọrọ gị isiala. Ndị niile na-elelị gị ga-ehulata ala n’ọbụ ụkwụ gị. Ha ga-akpọkwa gị obodo Jehova,Zayọn nke Onye Nsọ Izrel.+
16 N’oge ahụ, a ga-azọpụta ndị Juda.+ Obi ga-erukwa ndị bi na Jeruselem ala.+ Aha a ga na-akpọ onye ahụ bụ: Jehova Mere Ka Anyị Bụrụ Ndị Ezi Omume.’”+