-
Ezikiel 40:32Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
32 Mgbe o si n’ebe ọwụwa anyanwụ kpọbata m n’ogige dị n’ime, ọ tụrụ ọnụ ụzọ ámá ahụ, ya abụrụ na ya na ndị nke ọzọ hà.
-
-
Ezikiel 40:34Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
34 Ihe a rụnyere n’ụzọ e si abata ya chere ihu n’ogige dị ná mpụta. E sekwara nkwụ n’ogidi ndị dị n’akụkụ ya abụọ. A na-esi na steepụ nwere nzọụkwụ asatọ arịgo ya.
-
-
Ezikiel 40:37Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
37 Ogidi ndị dị n’akụkụ ya chere ihu n’ogige dị ná mpụta. E sekwara nkwụ n’ogidi ndị ahụ dị n’akụkụ ya abụọ. A na-esi na steepụ nwere nzọụkwụ asatọ arịgo ya.
-