Abụ Ọma 25:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Jehova, biko, n’ihi aha gị,+Gbaghara m mmehie m, n’agbanyeghị na ọ jọgburu onwe ya. Abụ Ọma 79:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Chineke, onye na-azọpụta anyị, biko, nyere anyị aka+N’ihi aha gị dị ebube. Napụta anyị ma gbaghara anyị* mmehie anyị n’ihi aha gị.+ Jeremaya 14:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Jehova, ọ bụ eziokwu na mmehie ndị anyị mere na-egosi na ikpe mara anyị,Biko, nyere anyị aka n’ihi aha gị.+ Mmehie anyị dị ọtụtụ.+ Ọ bụkwa gị ka anyị mehiere. Daniel 9:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Jehova, biko, gee anyị ntị. Jehova, biko, gbaghara anyị.+ Jehova, biko, ṅaa anyị ntị ma mee ihe. Chineke m, egbula oge n’ihi aha gị, n’ihi na a kpọkwasịrị obodo gị na ndị gị aha gị.”+
9 Chineke, onye na-azọpụta anyị, biko, nyere anyị aka+N’ihi aha gị dị ebube. Napụta anyị ma gbaghara anyị* mmehie anyị n’ihi aha gị.+
7 Jehova, ọ bụ eziokwu na mmehie ndị anyị mere na-egosi na ikpe mara anyị,Biko, nyere anyị aka n’ihi aha gị.+ Mmehie anyị dị ọtụtụ.+ Ọ bụkwa gị ka anyị mehiere.
19 Jehova, biko, gee anyị ntị. Jehova, biko, gbaghara anyị.+ Jehova, biko, ṅaa anyị ntị ma mee ihe. Chineke m, egbula oge n’ihi aha gị, n’ihi na a kpọkwasịrị obodo gị na ndị gị aha gị.”+