2 Ndị Eze 17:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ndị Izrel nọkwa na-eme ihe ndị na-adịghị mma n’anya Jehova bụ́ Chineke ha. Ha nọ na-arụ ebe ndị dị elu n’obodo ha niile,+ malite n’ụlọ nche ruo n’obodo a rụsiri ike.* 2 Ihe E Mere 36:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ndị niile bụ́ ndị isi ndị nchụàjà nakwa ndị ọzọ niile nọ na-enupụrụ Chineke isi, na-akpakwa arụ mba ndị ọzọ na-akpa. Ha merụkwara ụlọ Jehova,+ nke o doro nsọ na Jeruselem.
9 Ndị Izrel nọkwa na-eme ihe ndị na-adịghị mma n’anya Jehova bụ́ Chineke ha. Ha nọ na-arụ ebe ndị dị elu n’obodo ha niile,+ malite n’ụlọ nche ruo n’obodo a rụsiri ike.*
14 Ndị niile bụ́ ndị isi ndị nchụàjà nakwa ndị ọzọ niile nọ na-enupụrụ Chineke isi, na-akpakwa arụ mba ndị ọzọ na-akpa. Ha merụkwara ụlọ Jehova,+ nke o doro nsọ na Jeruselem.