2 Ndị Eze 17:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 ụmụ Izrel wee na-etinye aka n’ihe na-ezighị ezi n’anya Jehova bụ́ Chineke ha,+ na-ewukwara onwe ha ebe ndị dị elu+ n’obodo ha niile, malite n’ụlọ nche+ nke ndị nche ruo n’obodo e wusiri ike;
9 ụmụ Izrel wee na-etinye aka n’ihe na-ezighị ezi n’anya Jehova bụ́ Chineke ha,+ na-ewukwara onwe ha ebe ndị dị elu+ n’obodo ha niile, malite n’ụlọ nche+ nke ndị nche ruo n’obodo e wusiri ike;