2 Ndị Eze 17:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ndị Izrel nọkwa na-eme ihe ndị na-adịghị mma n’anya Jehova bụ́ Chineke ha. Ha nọ na-arụ ebe ndị dị elu n’obodo ha niile,+ malite n’ụlọ nche ruo n’obodo a rụsiri ike.*
9 Ndị Izrel nọkwa na-eme ihe ndị na-adịghị mma n’anya Jehova bụ́ Chineke ha. Ha nọ na-arụ ebe ndị dị elu n’obodo ha niile,+ malite n’ụlọ nche ruo n’obodo a rụsiri ike.*