Hosia 4:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Izrel, ị na-agba akwụna.*+ Juda, emekwala ka ya.+ Unu abịakwala na Gilgal+ ma ọ bụ na Bet-even.+ Unu aṅụkwala iyi, sị, ‘Eji m Jehova, bụ́ Chineke dị ndụ, na-aṅụ iyi!’+
15 Izrel, ị na-agba akwụna.*+ Juda, emekwala ka ya.+ Unu abịakwala na Gilgal+ ma ọ bụ na Bet-even.+ Unu aṅụkwala iyi, sị, ‘Eji m Jehova, bụ́ Chineke dị ndụ, na-aṅụ iyi!’+