Aịzaya 1:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Mgbe unu gbasara ọbụ aka unu,M na-eleghara unu anya.+ N’agbanyeghị na unu na-ekpe ọtụtụ ekpere,+Anaghị m ege ntị.+ Aka unu bụ ọbara ọbara.+ Maịka 3:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 N’oge ahụ, ha ga-akpọku Jehova ka o nyere ha aka,Ma ọ gaghị aza ha. Ọ ga-agbakụta ha azụ n’oge ahụ+ N’ihi ihe ọjọọ ndị ha na-eme.+
15 Mgbe unu gbasara ọbụ aka unu,M na-eleghara unu anya.+ N’agbanyeghị na unu na-ekpe ọtụtụ ekpere,+Anaghị m ege ntị.+ Aka unu bụ ọbara ọbara.+
4 N’oge ahụ, ha ga-akpọku Jehova ka o nyere ha aka,Ma ọ gaghị aza ha. Ọ ga-agbakụta ha azụ n’oge ahụ+ N’ihi ihe ọjọọ ndị ha na-eme.+