Hosia 4:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Izrel, ị na-agba akwụna.*+ Juda, emekwala ka ya.+ Unu abịakwala na Gilgal+ ma ọ bụ na Bet-even.+ Unu aṅụkwala iyi, sị, ‘Eji m Jehova, bụ́ Chineke dị ndụ, na-aṅụ iyi!’+ Hosia 10:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ndị bi na Sameria ga-atụ ụjọ n’ihi arụsị nwa ehi nke Bet-even.+ Ndị ya ga-eruru ya uju,Ha na ndị nchụàjà chi ala ọzọ ya, bụ́ ndị na-enwebu aṅụrị maka ya, nakwa maka ebube ya. N’ihi na a ga-esi n’ebe ha nọ dọrọ ya n’agha.
15 Izrel, ị na-agba akwụna.*+ Juda, emekwala ka ya.+ Unu abịakwala na Gilgal+ ma ọ bụ na Bet-even.+ Unu aṅụkwala iyi, sị, ‘Eji m Jehova, bụ́ Chineke dị ndụ, na-aṅụ iyi!’+
5 Ndị bi na Sameria ga-atụ ụjọ n’ihi arụsị nwa ehi nke Bet-even.+ Ndị ya ga-eruru ya uju,Ha na ndị nchụàjà chi ala ọzọ ya, bụ́ ndị na-enwebu aṅụrị maka ya, nakwa maka ebube ya. N’ihi na a ga-esi n’ebe ha nọ dọrọ ya n’agha.