Aịzaya 34:2, 3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Jehova na-ewesa mba niile iwe.+ Ọ na-ewesa ndị agha ha niile iwe.+ Ọ ga-ebibi ha. Ọ ga-egbu ha.+ 3 A gaghị eli ndị ha e gburu egbu eli. Ozu ha ga na-esi ísì.+ Ọbara ha ga-agbaze ugwu.*+
2 Jehova na-ewesa mba niile iwe.+ Ọ na-ewesa ndị agha ha niile iwe.+ Ọ ga-ebibi ha. Ọ ga-egbu ha.+ 3 A gaghị eli ndị ha e gburu egbu eli. Ozu ha ga na-esi ísì.+ Ọbara ha ga-agbaze ugwu.*+