1 Ihe E Mere 3:17-19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ụmụ Jekonaya, bụ́ onye mkpọrọ, bụ Shieltiel, 18 Malkaịram, Pedaya, Shenaza, Jekamaya, Họshama, na Nedabaya. 19 Ụmụ Pedaya bụ Zerubabel+ na Shimiaị. Ụmụ Zerubabel bụ Meshọlam na Hananaya (Shelomit bụ nwanne ha nwaanyị). Zekaraya 4:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 “Ọ bụ aka Zerubabel tọrọ ntọala ụlọ a,+ ọ bụkwa aka ya ga-arụcha ya.+ Unu ga-amarakwa na ọ bụ Jehova nke ụsụụ ndị agha zitere m ka m bịakwute unu.
17 Ụmụ Jekonaya, bụ́ onye mkpọrọ, bụ Shieltiel, 18 Malkaịram, Pedaya, Shenaza, Jekamaya, Họshama, na Nedabaya. 19 Ụmụ Pedaya bụ Zerubabel+ na Shimiaị. Ụmụ Zerubabel bụ Meshọlam na Hananaya (Shelomit bụ nwanne ha nwaanyị).
9 “Ọ bụ aka Zerubabel tọrọ ntọala ụlọ a,+ ọ bụkwa aka ya ga-arụcha ya.+ Unu ga-amarakwa na ọ bụ Jehova nke ụsụụ ndị agha zitere m ka m bịakwute unu.