Ezra 3:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Mgbe ndị ọrụ ahụ tọrọ ntọala ụlọ nsọ Jehova,+ ndị nchụàjà, bụ́ ndị yi uwe ndị nchụàjà ma jiri opi,+ nakwa ndị Livaị bụ́ ụmụ Esaf, ndị ji ájà, biliri ka ha too Jehova otú Eze Devid nke Izrel kwuru ka a na-eme.+ Zekaraya 4:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 “Ọ bụ aka Zerubabel tọrọ ntọala ụlọ a,+ ọ bụkwa aka ya ga-arụcha ya.+ Unu ga-amarakwa na ọ bụ Jehova nke ụsụụ ndị agha zitere m ka m bịakwute unu.
10 Mgbe ndị ọrụ ahụ tọrọ ntọala ụlọ nsọ Jehova,+ ndị nchụàjà, bụ́ ndị yi uwe ndị nchụàjà ma jiri opi,+ nakwa ndị Livaị bụ́ ụmụ Esaf, ndị ji ájà, biliri ka ha too Jehova otú Eze Devid nke Izrel kwuru ka a na-eme.+
9 “Ọ bụ aka Zerubabel tọrọ ntọala ụlọ a,+ ọ bụkwa aka ya ga-arụcha ya.+ Unu ga-amarakwa na ọ bụ Jehova nke ụsụụ ndị agha zitere m ka m bịakwute unu.