Jeremaya 3:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 N’oge ahụ, ha ga-akpọ Jeruselem ocheeze Jehova.+ A ga-akpọkọta mba niile na Jeruselem ka ha too aha Jehova n’ebe ahụ.+ Ha agaghịzi akpọ ekwo nkụ na-eme ihe ọjọọ dị ha n’obi.” Joel 3:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ma ndị mmadụ ga-ebi na Juda mgbe niileNakwa na Jeruselem malite n’ọgbọ ruo n’ọgbọ.+ Emọs 9:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 M ga-akpọlata ndị m Izrel a dọọrọ n’agha.+ Ha ga-arụzikwa obodo ndị tọgbọ chakoo ma biri n’ime ha.+ Ha ga-akọ ubi vaịn ma ṅụọ mmanya si na ha,+Kọọkwa ubi ma rie mkpụrụ si na ha.’+
17 N’oge ahụ, ha ga-akpọ Jeruselem ocheeze Jehova.+ A ga-akpọkọta mba niile na Jeruselem ka ha too aha Jehova n’ebe ahụ.+ Ha agaghịzi akpọ ekwo nkụ na-eme ihe ọjọọ dị ha n’obi.”
14 M ga-akpọlata ndị m Izrel a dọọrọ n’agha.+ Ha ga-arụzikwa obodo ndị tọgbọ chakoo ma biri n’ime ha.+ Ha ga-akọ ubi vaịn ma ṅụọ mmanya si na ha,+Kọọkwa ubi ma rie mkpụrụ si na ha.’+