-
Diuterọnọmi 5:14Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
14 ma ụbọchị nke asaa bụ ụbọchị izu ike a ga na-edebere Jehova bụ́ Chineke gị.+ Arụla ọrụ ọ bụla,+ ma gị ma nwa gị nwoke ma nwa gị nwaanyị ma ohu gị nwoke ma ohu gị nwaanyị ma ehi gị ma jakị gị ma anụ ụlọ gị ọ bụla ma onye mbịarambịa nọ n’obodo gị,+ ka ohu gị nwoke na ohu gị nwaanyị wee zuo ike otú ị ga-ezu.+
-