Matiu 13:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ọ bụrụ na onye ọ bụla anụ okwu banyere Alaeze Chineke ma ọ ghọtaghị ihe ọ pụtara, ajọ onye ahụ+ na-abịa pụnara ya ihe a ghara n’obi ya. Ọ bụ ya bụ nke a ghara n’akụkụ ụzọ.+
19 Ọ bụrụ na onye ọ bụla anụ okwu banyere Alaeze Chineke ma ọ ghọtaghị ihe ọ pụtara, ajọ onye ahụ+ na-abịa pụnara ya ihe a ghara n’obi ya. Ọ bụ ya bụ nke a ghara n’akụkụ ụzọ.+