18 E nwekwara ndị yiri mkpụrụ a ghara n’ebe ogwu juru. Ndị a bụ ndị nụrụ okwu ahụ,+ 19 ma nchegbu+ nke oge a na akụnụba nke na-aghọgbu ndị mmadụ+ na ihe ndị ọzọ na-agụ ndị mmadụ agụụ+ na-abanye n’obi ha ma kpagbuo okwu ahụ, okwu ahụ agharazie ịmị mkpụrụ.