Matiu 19:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Jizọs gwaziri ndị na-eso ụzọ ya, sị: “N’eziokwu, ana m asị unu na ọ ga-esiri onye bara ọgaranya ike ịba n’Alaeze eluigwe.+ 1 Timoti 6:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ma, a ga-anwata ndị kpebisiri ike ịba ọgaranya, ha ga-amakwa n’ọnyà.+ Ihe ọjọọ ga na-agụ ha agụụ. Ha ga na-akpakwa àgwà ka ndị na-amaghị ihe. A ga-ejikwa maka ihe ndị a bibie ha, laakwa ha n’iyi.+
23 Jizọs gwaziri ndị na-eso ụzọ ya, sị: “N’eziokwu, ana m asị unu na ọ ga-esiri onye bara ọgaranya ike ịba n’Alaeze eluigwe.+
9 Ma, a ga-anwata ndị kpebisiri ike ịba ọgaranya, ha ga-amakwa n’ọnyà.+ Ihe ọjọọ ga na-agụ ha agụụ. Ha ga na-akpakwa àgwà ka ndị na-amaghị ihe. A ga-ejikwa maka ihe ndị a bibie ha, laakwa ha n’iyi.+