-
Luk 21:21-23Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
21 Mgbe ahụ, ka ndị nọ na Judia malite ịgbaga n’ugwu.+ Ka ndị nọkwa na Jeruselem si na ya pụọ. Ka ndị nọkwa n’ime ime obodo ghara ịbanye na ya. 22 N’ihi na n’oge ahụ, Chineke ga-ekpe ndị mmadụ ikpe, ka ihe niile e dere n’Akwụkwọ Nsọ wee mezuo. 23 Ụmụ nwaanyị ndị dị ime na ndị ji nwa n’aka n’oge ahụ ga-ata ahụhụ.+ N’ihi na ezigbo nsogbu ga-adị n’ala a, a ga-atakwa ndị ala a ahụhụ.
-