Mkpughe 16:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Anụkwara m olu sịrị: “Ana m abịa ka onye ohi.+ Onye mụ anya,+ nke a na-anaraghịkwa uwe ya, ga-enwe obi ụtọ, n’ihi na ọ gaghị agba ọtọ na-ejegharị, ndị mmadụ ahụ ya, ihere emee ya.”+
15 Anụkwara m olu sịrị: “Ana m abịa ka onye ohi.+ Onye mụ anya,+ nke a na-anaraghịkwa uwe ya, ga-enwe obi ụtọ, n’ihi na ọ gaghị agba ọtọ na-ejegharị, ndị mmadụ ahụ ya, ihere emee ya.”+