Luk 21:36 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 N’ihi ya, mụrụnụ anya,+ na-arịọsikwanụ arịrịọ ike+ mgbe niile ka unu nwee ike ịgbanahụ ihe ndị a niile ga-eme, nweekwa ike iguzo n’ihu Nwa nke mmadụ.”+
36 N’ihi ya, mụrụnụ anya,+ na-arịọsikwanụ arịrịọ ike+ mgbe niile ka unu nwee ike ịgbanahụ ihe ndị a niile ga-eme, nweekwa ike iguzo n’ihu Nwa nke mmadụ.”+