Abụ Ọma 110:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 110 Jehova gwara Onyenwe m, sị: “Nọdụ ala n’aka nri m+Ruo mgbe m ga-eme ka ndị iro gị bụrụ ihe i ji agbakwasị ụkwụ.”+ Luk 22:69 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 69 Ma, si ugbu a gawa, Nwa nke mmadụ+ ga-anọdụ ala n’aka nri Chineke dị ike.”+
110 Jehova gwara Onyenwe m, sị: “Nọdụ ala n’aka nri m+Ruo mgbe m ga-eme ka ndị iro gị bụrụ ihe i ji agbakwasị ụkwụ.”+