Matiu 24:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 A ga-ekwusakwa ozi ọma Alaeze Chineke n’ebe niile n’ụwa ka ọ bụụrụ mba niile àmà,+ mgbe ahụkwa ka ọgwụgwụ ga-abịa. Ndị Rom 10:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ma ana m ajụ, sị, Ọ̀ bụ na ha anụghị? N’eziokwu, “ụda ha ruru ụwa niile, ozi ha rukwara n’ebe niile mmadụ bi n’ụwa.”+ Mkpughe 14:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ahụkwara m mmụọ ozi ọzọ ka ọ na-efegharị n’etiti eluigwe.* Ọ nọ na-ezisara ndị bi n’ụwa, mba niile na ebo niile na ndị na-asụ asụsụ niile na agbụrụ niile ozi ọma ga-adịru mgbe ebighị ebi.+
14 A ga-ekwusakwa ozi ọma Alaeze Chineke n’ebe niile n’ụwa ka ọ bụụrụ mba niile àmà,+ mgbe ahụkwa ka ọgwụgwụ ga-abịa.
18 Ma ana m ajụ, sị, Ọ̀ bụ na ha anụghị? N’eziokwu, “ụda ha ruru ụwa niile, ozi ha rukwara n’ebe niile mmadụ bi n’ụwa.”+
6 Ahụkwara m mmụọ ozi ọzọ ka ọ na-efegharị n’etiti eluigwe.* Ọ nọ na-ezisara ndị bi n’ụwa, mba niile na ebo niile na ndị na-asụ asụsụ niile na agbụrụ niile ozi ọma ga-adịru mgbe ebighị ebi.+