Matiu 24:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 A ga-ekwusakwa ozi ọma Alaeze Chineke n’ebe niile n’ụwa ka ọ bụụrụ mba niile àmà,+ mgbe ahụkwa ka ọgwụgwụ ga-abịa. Mak 13:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 A ga-ebukwa ụzọ kwusaa ozi ọma ná mba niile.+ Ọrụ Ndịozi 1:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ma unu ga-anata ike mgbe mmụọ nsọ ga-adakwasị unu.+ Unu ga-abụkwa ndị àmà m+ ma na Jeruselem+ ma na Judia na Sameria niile,+ ruokwa n’ebe kacha anya n’ụwa.”*+
14 A ga-ekwusakwa ozi ọma Alaeze Chineke n’ebe niile n’ụwa ka ọ bụụrụ mba niile àmà,+ mgbe ahụkwa ka ọgwụgwụ ga-abịa.
8 Ma unu ga-anata ike mgbe mmụọ nsọ ga-adakwasị unu.+ Unu ga-abụkwa ndị àmà m+ ma na Jeruselem+ ma na Judia na Sameria niile,+ ruokwa n’ebe kacha anya n’ụwa.”*+