Abụ Ọma 110:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 110 Jehova gwara Onyenwe m, sị: “Nọdụ ala n’aka nri m+Ruo mgbe m ga-eme ka ndị iro gị bụrụ ihe i ji agbakwasị ụkwụ.”+ Ndị Efesọs 1:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 mgbe ọ kpọlitere Kraịst n’ọnwụ ma nye ya oche n’aka nri ya+ n’eluigwe, Ndị Kọlọsi 3:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ma, ọ bụrụ na Chineke kpọlitere unu na Kraịst n’ọnwụ,+ na-achọnụ ihe ndị dị n’eluigwe, ebe Kraịst nọ ọdụ n’aka nri Chineke.+
110 Jehova gwara Onyenwe m, sị: “Nọdụ ala n’aka nri m+Ruo mgbe m ga-eme ka ndị iro gị bụrụ ihe i ji agbakwasị ụkwụ.”+
3 Ma, ọ bụrụ na Chineke kpọlitere unu na Kraịst n’ọnwụ,+ na-achọnụ ihe ndị dị n’eluigwe, ebe Kraịst nọ ọdụ n’aka nri Chineke.+