2 Aha ndịozi iri na abụọ ahụ bụ:+ Saịmọn, onye a na-akpọ Pita,+ na Andru+ nwanne ya, Jems nwa Zebedi na Jọn+ nwanne ya, 3 Filip na Batolomiu,+ Tọmọs+ na Matiu+ onye ọnaụtụ, Jems nwa Alfiọs, na Tadiọs, 4 Saịmọn, onye na-anụ ọkụ n’obi, na Judas Iskarịọt, onye mechara rara ya nye.+
14 Saịmọn, onye ọ gụkwara Pita, Andru nwanne ya, Jems, Jọn, Filip,+ Batolomiu, 15 Matiu, Tọmọs,+ Jems nwa Alfiọs, Saịmọn onye a na-akpọ “onye na-anụ ọkụ n’obi,” 16 Judas nwa Jems, na Judas Iskarịọt, onye mechara rara ya nye.
13 Mgbe ha rutere, ha gbagoro n’ọnụ ụlọ dị n’elu, ebe ha na-anọ. Ha bụ Pita na Jọn na Jems na Andru, Filip na Tọmọs, Batolomiu na Matiu, Jems nwa Alfiọs na Saịmọn onye na-anụ ọkụ n’obi, na Judas nwa Jems.+