Luk 13:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ma iwe were onyeisi oche ụlọ nzukọ ahụ maka na Jizọs gwọrọ onye ahụ n’Ụbọchị Izu Ike, ya asị ìgwè mmadụ ahụ: “E nwere ụbọchị isii e kwesịrị ịrụ ọrụ.+ N’ihi ya, bịanụ n’ụbọchị ndị ahụ ka a gwọọ unu. Unu abịala n’Ụbọchị Izu Ike.”+ Jọn 9:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ụfọdụ ndị Farisii malitere ịsị: “Ọ bụghị Chineke zitere nwoke a n’ihi na ọ naghị edebe Ụbọchị Izu Ike.”+ Ndị ọzọ sịrị: “Olee otú onye mmehie ga-esi na-arụ ụdị ọrụ ebube* ndị ahụ?”+ N’ihi ya, ha kewara.+
14 Ma iwe were onyeisi oche ụlọ nzukọ ahụ maka na Jizọs gwọrọ onye ahụ n’Ụbọchị Izu Ike, ya asị ìgwè mmadụ ahụ: “E nwere ụbọchị isii e kwesịrị ịrụ ọrụ.+ N’ihi ya, bịanụ n’ụbọchị ndị ahụ ka a gwọọ unu. Unu abịala n’Ụbọchị Izu Ike.”+
16 Ụfọdụ ndị Farisii malitere ịsị: “Ọ bụghị Chineke zitere nwoke a n’ihi na ọ naghị edebe Ụbọchị Izu Ike.”+ Ndị ọzọ sịrị: “Olee otú onye mmehie ga-esi na-arụ ụdị ọrụ ebube* ndị ahụ?”+ N’ihi ya, ha kewara.+