Matiu 5:10, 11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 “Ndị a kpagburu n’ihi ezi omume na-enwe obi ụtọ,+ n’ihi na Alaeze eluigwe bụ nke ha. 11 “Unu na-enwe obi ụtọ mgbe ndị mmadụ na-akọcha unu+ ma na-akpagbu unu,+ na-ekwukwa ụdị ihe ọjọọ niile na-abụghị eziokwu banyere unu n’ihi m.+ Jọn 17:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Agwala m ha okwu gị. Ma ụwa kpọrọ ha asị n’ihi na ha abụghị nke ụwa,+ otú m na-abụghị nke ụwa. 1 Pita 3:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ma ọ bụrụgodị na unu ataa ahụhụ n’ihi na unu na-eme ihe dị mma, unu ga-enwe obi ụtọ.+ Ma, ka ihe na-atụ ndị ọzọ egwu ghara ịtụ unu egwu,* obi amapụkwala unu.+
10 “Ndị a kpagburu n’ihi ezi omume na-enwe obi ụtọ,+ n’ihi na Alaeze eluigwe bụ nke ha. 11 “Unu na-enwe obi ụtọ mgbe ndị mmadụ na-akọcha unu+ ma na-akpagbu unu,+ na-ekwukwa ụdị ihe ọjọọ niile na-abụghị eziokwu banyere unu n’ihi m.+
14 Ma ọ bụrụgodị na unu ataa ahụhụ n’ihi na unu na-eme ihe dị mma, unu ga-enwe obi ụtọ.+ Ma, ka ihe na-atụ ndị ọzọ egwu ghara ịtụ unu egwu,* obi amapụkwala unu.+