Abụ Ọma 79:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Chineke, onye na-azọpụta anyị, biko, nyere anyị aka+N’ihi aha gị dị ebube. Napụta anyị ma gbaghara anyị* mmehie anyị n’ihi aha gị.+ Daniel 9:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Jehova, biko, gee anyị ntị. Jehova, biko, gbaghara anyị.+ Jehova, biko, ṅaa anyị ntị ma mee ihe. Chineke m, egbula oge n’ihi aha gị, n’ihi na a kpọkwasịrị obodo gị na ndị gị aha gị.”+
9 Chineke, onye na-azọpụta anyị, biko, nyere anyị aka+N’ihi aha gị dị ebube. Napụta anyị ma gbaghara anyị* mmehie anyị n’ihi aha gị.+
19 Jehova, biko, gee anyị ntị. Jehova, biko, gbaghara anyị.+ Jehova, biko, ṅaa anyị ntị ma mee ihe. Chineke m, egbula oge n’ihi aha gị, n’ihi na a kpọkwasịrị obodo gị na ndị gị aha gị.”+