Matiu 24:44 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 44 N’ihi ya, dịrịnụ njikere,+ n’ihi na Nwa nke mmadụ ga-abịa n’oge unu na-echeghị na ọ ga-abụ. Matiu 25:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 “N’ihi ya, na-echenụ nche,+ maka na unu amaghị ụbọchị ma ọ bụ oge ọ ga-abụ.+ Mkpughe 3:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 N’ihi ya, na-echetanụ otú unu si nụ ozi e ziri unu na otú unu si nabata ya. Na-emenụ ya, chegharịakwanụ.+ N’eziokwu, ọ bụrụ na unu etetaghị, m ga-abịa ka onye ohi,+ unu agaghịkwa ama oge m ga-abịa.+
3 N’ihi ya, na-echetanụ otú unu si nụ ozi e ziri unu na otú unu si nabata ya. Na-emenụ ya, chegharịakwanụ.+ N’eziokwu, ọ bụrụ na unu etetaghị, m ga-abịa ka onye ohi,+ unu agaghịkwa ama oge m ga-abịa.+