Jọn 12:36 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 Nweenụ okwukwe n’ìhè ahụ mgbe unu ka nwere ya, ka unu wee bụrụ ụmụ nke ìhè.”+ Jizọs kwuru ihe ndị a, gazie zoo ka ha ghara ịhụ ya. Ndị Efesọs 5:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 n’ihi na unu nọbu n’ọchịchịrị, ma unu nọzi n’ìhè+ maka na unu na Onyenwe anyị dị n’otu.+ Na-akpanụ àgwà ka ụmụ nke ìhè. 1 Ndị Tesalonaịka 5:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 n’ihi na unu niile bụ ụmụ nke ìhè na nke ehihie.+ Anyị abụghị ụmụ nke abalị ma ọ bụ nke ọchịchịrị.+
36 Nweenụ okwukwe n’ìhè ahụ mgbe unu ka nwere ya, ka unu wee bụrụ ụmụ nke ìhè.”+ Jizọs kwuru ihe ndị a, gazie zoo ka ha ghara ịhụ ya.
8 n’ihi na unu nọbu n’ọchịchịrị, ma unu nọzi n’ìhè+ maka na unu na Onyenwe anyị dị n’otu.+ Na-akpanụ àgwà ka ụmụ nke ìhè.
5 n’ihi na unu niile bụ ụmụ nke ìhè na nke ehihie.+ Anyị abụghị ụmụ nke abalị ma ọ bụ nke ọchịchịrị.+