Matiu 24:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 “N’ihi na mba ga-alụso mba ọzọ agha, alaeze ga-alụsokwa alaeze ọzọ agha.+ A ga-enwekwa ụkọ nri+ na ala ọma jijiji n’ebe dị iche iche.+ Mak 13:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 “N’ihi na mba ga-alụso mba ọzọ agha, alaeze ga-alụsokwa alaeze ọzọ agha.+ A ga-enwe ala ọma jijiji n’ebe dị iche iche. A ga-enwekwa ụkọ nri.+ Ihe ndị a bụ mmalite ihe mgbu.*+
7 “N’ihi na mba ga-alụso mba ọzọ agha, alaeze ga-alụsokwa alaeze ọzọ agha.+ A ga-enwekwa ụkọ nri+ na ala ọma jijiji n’ebe dị iche iche.+
8 “N’ihi na mba ga-alụso mba ọzọ agha, alaeze ga-alụsokwa alaeze ọzọ agha.+ A ga-enwe ala ọma jijiji n’ebe dị iche iche. A ga-enwekwa ụkọ nri.+ Ihe ndị a bụ mmalite ihe mgbu.*+