32 “Sinụ n’osisi fig mụta ihe: Ozugbo alaka ọhụrụ ya dịwara nro ma pupụtawa akwụkwọ, unu na-ama na oge osisi ji amị mkpụrụ eruwela.+33 Ma ununwa, mgbe unu hụrụ ka ihe ndị a niile na-eme, maranụ na Nwa nke mmadụ nọ nso n’ọnụ ụzọ.+
28 “Sinụ n’osisi fig mụta ihe: Ozugbo alaka ọhụrụ ya dịwara nro ma pupụtawa akwụkwọ, unu na-ama na oge osisi ji amị mkpụrụ eruwela.+29 Ma ununwa, mgbe unu hụrụ ka ihe ndị a na-eme, maranụ na Nwa nke mmadụ nọ nso n’ọnụ ụzọ.+