Jọn 3:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 E nweghị onye garala eluigwe+ ma e wepụ onye si n’eluigwe gbadata,+ ya bụ, Nwa nke mmadụ. Jọn 6:38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 n’ihi na esi m n’eluigwe bịa+ ime uche onye zitere m, ọ bụghị uche m.+ Jọn 8:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 O wee sị ha: “Unu si n’ala, ma esi m n’elu.+ Unu si n’ụwa a, ma esighị m n’ụwa a. Ọrụ Ndịozi 1:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Mgbe o kwuchara ihe ndị a, e buliri ya elu ka ha nọ na-ele anya, ígwé ojii kpuchikwara ya, nke mere na ha enweghịzi ike ịhụ ya anya.+
9 Mgbe o kwuchara ihe ndị a, e buliri ya elu ka ha nọ na-ele anya, ígwé ojii kpuchikwara ya, nke mere na ha enweghịzi ike ịhụ ya anya.+