Abụ Ọma 66:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ọ bụrụ na m bu ihe ọjọọ ọ bụla n’obi m,Jehova agaraghị ege m ntị.+ Ilu 28:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Onye na-ekweghị eme ihe iwu kwuru,Chineke ga-eweredị ekpere ya ka ihe rụrụ arụ.+ Aịzaya 1:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Mgbe unu gbasara ọbụ aka unu,M na-eleghara unu anya.+ N’agbanyeghị na unu na-ekpe ọtụtụ ekpere,+Anaghị m ege ntị.+ Aka unu bụ ọbara ọbara.+
15 Mgbe unu gbasara ọbụ aka unu,M na-eleghara unu anya.+ N’agbanyeghị na unu na-ekpe ọtụtụ ekpere,+Anaghị m ege ntị.+ Aka unu bụ ọbara ọbara.+