2 Aha ndịozi iri na abụọ ahụ bụ:+ Saịmọn, onye a na-akpọ Pita,+ na Andru+ nwanne ya, Jems nwa Zebedi na Jọn+ nwanne ya, 3 Filip na Batolomiu,+ Tọmọs+ na Matiu+ onye ọnaụtụ, Jems nwa Alfiọs, na Tadiọs,
13 Mgbe chi bọrọ, ọ kpọrọ ndị na-eso ụzọ ya ka ha bịakwute ya, ya ahọrọ mmadụ iri na abụọ n’ime ha, kpọọkwa ha ndịozi.+ Ha bụ: 14 Saịmọn, onye ọ gụkwara Pita, Andru nwanne ya, Jems, Jọn, Filip,+ Batolomiu,