Jọn 1:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ma, o nyere ndị niile nabatara ya ikike ịghọ ụmụ Chineke+ n’ihi na ha nwere okwukwe n’aha ya.+ Jọn 14:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Jizọs sịrị ya: “Ọ bụ m bụ ụzọ+ na eziokwu+ na ndụ.+ E nweghị onye na-abịakwute Nna m ma ọ bụrụ na o sighị na m.+ 1 Timoti 2:5, 6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 E nwere otu Chineke,+ nweekwa otu onye ogbugbo+ n’etiti Chineke na mmadụ,+ ya bụ, Kraịst Jizọs.+ 6 O ji ndụ ya chụọ àjà, si otú ahụ nye ihe dabara adaba a ga-eji agbapụta mmadụ niile.*+ Ndị mmadụ ga-ekwukwa gbasara ihe a mgbe oge ya ruru.
6 Jizọs sịrị ya: “Ọ bụ m bụ ụzọ+ na eziokwu+ na ndụ.+ E nweghị onye na-abịakwute Nna m ma ọ bụrụ na o sighị na m.+
5 E nwere otu Chineke,+ nweekwa otu onye ogbugbo+ n’etiti Chineke na mmadụ,+ ya bụ, Kraịst Jizọs.+ 6 O ji ndụ ya chụọ àjà, si otú ahụ nye ihe dabara adaba a ga-eji agbapụta mmadụ niile.*+ Ndị mmadụ ga-ekwukwa gbasara ihe a mgbe oge ya ruru.