-
Ndị Rom 15:8, 9Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
8 N’ihi na ana m agwa unu na Kraịst ghọrọ onye na-ejere ndị e biri úgwù ozi+ iji gosi na Chineke na-ekwu eziokwu, ka o wee gosi na nkwa niile Chineke kwere ndị nna nna ha bụ eziokwu+ 9 nakwa ka ndị mba ọzọ wee nye Chineke otuto n’ihi ebere ya.+ Otú ahụ ka e dere ya, sị: “Ọ bụ ya mere m ga-eji nọrọ ná mba dị iche iche too gị, m ga-abụkwa abụ iji too aha gị.”+
-