Abụ Ọma 147:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Onye ji ígwé ojii kpuchie eluigwe,Onye na-eme ka mmiri zooro ụwa,+Onye na-eme ka ahịhịa ndụ puo+ n’ugwu dị iche iche. Jeremaya 5:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ha anaghịkwa ekwu n’obi ha, sị: “Ka anyị tụọ egwu Jehova bụ́ Chineke anyị,Onye na-eme ka mmiri zoo n’oge ya,Ma n’ụbịa mmiri ma n’ụla mmiri. Ọ bụkwa ya na-ahụ na anyị nwere izu a kapịrị ọnụ anyị ga-eji wee ihe ubi anyị.”+ Matiu 5:45 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 45 ka unu wee bụrụ ụmụ nke Nna unu nọ n’eluigwe,+ n’ihi na ọ na-eme ka anyanwụ ya waara ndị ọjọọ na ndị ọma. Ọ na-emekwa ka mmiri zooro ndị ezi omume na ndị ajọ omume.+
8 Onye ji ígwé ojii kpuchie eluigwe,Onye na-eme ka mmiri zooro ụwa,+Onye na-eme ka ahịhịa ndụ puo+ n’ugwu dị iche iche.
24 Ha anaghịkwa ekwu n’obi ha, sị: “Ka anyị tụọ egwu Jehova bụ́ Chineke anyị,Onye na-eme ka mmiri zoo n’oge ya,Ma n’ụbịa mmiri ma n’ụla mmiri. Ọ bụkwa ya na-ahụ na anyị nwere izu a kapịrị ọnụ anyị ga-eji wee ihe ubi anyị.”+
45 ka unu wee bụrụ ụmụ nke Nna unu nọ n’eluigwe,+ n’ihi na ọ na-eme ka anyanwụ ya waara ndị ọjọọ na ndị ọma. Ọ na-emekwa ka mmiri zooro ndị ezi omume na ndị ajọ omume.+