Ọrụ Ndịozi 10:44, 45 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 44 Ka Pita nọ na-ekwu ihe ndị a, mmụọ nsọ dakwasịrị ndị niile na-ege okwu Chineke ọ na-ekwu.+ 45 Ihe a juru ndị Juu na-eso ụzọ Jizọs* so Pita bịa anya, n’ihi na mmụọ nsọ, bụ́ onyinye Chineke na-enye, dakwasịkwara ndị mba ọzọ. Ọrụ Ndịozi 11:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ma mgbe m malitere ikwu okwu, mmụọ nsọ dakwasịrị ha otú ahụ ọ dakwasịrị anyị ná mmalite.+
44 Ka Pita nọ na-ekwu ihe ndị a, mmụọ nsọ dakwasịrị ndị niile na-ege okwu Chineke ọ na-ekwu.+ 45 Ihe a juru ndị Juu na-eso ụzọ Jizọs* so Pita bịa anya, n’ihi na mmụọ nsọ, bụ́ onyinye Chineke na-enye, dakwasịkwara ndị mba ọzọ.