Ọrụ Ndịozi 2:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 N’ụbọchị Ememme Pentikọst,+ ndị niile na-eso ụzọ Jizọs zukọrọ otu ebe. Ọrụ Ndịozi 2:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ha niile wee jupụta na mmụọ nsọ,+ malite ikwu okwu n’asụsụ dị iche iche, n’ihi na mmụọ nsọ nọ na-enye ha ike ikwu okwu.+ Ọrụ Ndịozi 10:44, 45 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 44 Ka Pita nọ na-ekwu ihe ndị a, mmụọ nsọ dakwasịrị ndị niile na-ege okwu Chineke ọ na-ekwu.+ 45 Ihe a juru ndị Juu na-eso ụzọ Jizọs* so Pita bịa anya, n’ihi na mmụọ nsọ, bụ́ onyinye Chineke na-enye, dakwasịkwara ndị mba ọzọ.
4 Ha niile wee jupụta na mmụọ nsọ,+ malite ikwu okwu n’asụsụ dị iche iche, n’ihi na mmụọ nsọ nọ na-enye ha ike ikwu okwu.+
44 Ka Pita nọ na-ekwu ihe ndị a, mmụọ nsọ dakwasịrị ndị niile na-ege okwu Chineke ọ na-ekwu.+ 45 Ihe a juru ndị Juu na-eso ụzọ Jizọs* so Pita bịa anya, n’ihi na mmụọ nsọ, bụ́ onyinye Chineke na-enye, dakwasịkwara ndị mba ọzọ.