Ọrụ Ndịozi 15:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ndịozi na ndị okenye nakwa ndị niile nọ n’ọgbakọ wee kpebie ka ha họpụta ụmụ nwoke abụọ n’ime ha ma ziga ha na Pọl na Banabas Antiọk. Ha wee ziga Judas onye a na-akpọ Basabas nakwa Saịlas,+ ndị na-arụrụ ụmụnna ha ezigbo ọrụ n’ọgbakọ. Ọrụ Ndịozi 15:40 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 40 Ma, Pọl kpọọrọ Saịlas. Mgbe ụmụnna kpechara ekpere ka Jehova* meere Pọl amara,+ ọ gawara ebe ọzọ.
22 Ndịozi na ndị okenye nakwa ndị niile nọ n’ọgbakọ wee kpebie ka ha họpụta ụmụ nwoke abụọ n’ime ha ma ziga ha na Pọl na Banabas Antiọk. Ha wee ziga Judas onye a na-akpọ Basabas nakwa Saịlas,+ ndị na-arụrụ ụmụnna ha ezigbo ọrụ n’ọgbakọ.