-
Ndị Filipaị 3:4, 5Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
4 n’agbanyeghị na mụnwa nwere ihe mere m ga-eji tụkwasị obi n’anụ ahụ́, ma a sị na e nwere onye nwere ihe mere ọ ga-eji tụkwasị obi na ya.
Ọ bụrụ na e nwere onye ọzọ chere na ya nwere ihe mere ọ ga-eji tụkwasị obi n’anụ ahụ́, mụnwa nwere karịa ya: 5 E biri m úgwù n’ụbọchị nke asatọ.+ Abụ m onye Izrel. Esi m n’ebo Benjamin. Abụ m onye Hibru, onye ndị Hibru mụrụ.+ A bịa n’idebe iwu, abụ m onye Farisii.+
-