Joel 2:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Mgbe e mechara, m ga-awụkwasị mmụọ m+ n’ahụ́ ụdị mmadụ ọ bụla. Ụmụ unu ndị nwoke na ụmụ unu ndị nwaanyị ga-ebukwa amụma,Ndị agadi nwoke unu ga-arọ nrọ,Ụmụ okorobịa unu ga-ahụkwa ọhụụ.+ Matiu 3:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Mụnwa ji mmiri na-eme unu baptizim n’ihi na unu echegharịala.+ Ma onye ka m ike na-abịa n’azụ m, onye m na-erughị eru iyipụ akpụkpọ ụkwụ ya.+ Onye ahụ ga-eji mmụọ nsọ+ na ọkụ mee unu baptizim.+ Mak 1:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Eji m mmiri mee unu baptizim. Ma, ọ ga-eji mmụọ nsọ mee unu baptizim.”+
28 Mgbe e mechara, m ga-awụkwasị mmụọ m+ n’ahụ́ ụdị mmadụ ọ bụla. Ụmụ unu ndị nwoke na ụmụ unu ndị nwaanyị ga-ebukwa amụma,Ndị agadi nwoke unu ga-arọ nrọ,Ụmụ okorobịa unu ga-ahụkwa ọhụụ.+
11 Mụnwa ji mmiri na-eme unu baptizim n’ihi na unu echegharịala.+ Ma onye ka m ike na-abịa n’azụ m, onye m na-erughị eru iyipụ akpụkpọ ụkwụ ya.+ Onye ahụ ga-eji mmụọ nsọ+ na ọkụ mee unu baptizim.+