17 Ọ bụ okwukwe Ebreham mere o ji fọ obere ka ọ chụọ Aịzik n’àjà mgbe a nwalere ya.+ Nwoke a, onye ji obi ụtọ nabata nkwa ndị e kwere ya, chọrọ iji ọkpara ọ mụrụ naanị ya chụọ àjà,+ 18 n’agbanyeghị na Chineke gwara ya, sị: “Ọ bụ Aịzik ga-amụta ndị a ga-akpọ ụmụ gị.”+