Jọn 8:31, 32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Jizọs wee gwa ndị Juu kweere na ya, sị: “Ọ bụrụ na unu ana-eme ihe m kwuru mgbe niile, unu bụ ndị na-eso ụzọ m n’eziokwu. 32 Unu ga-amara eziokwu,+ eziokwu ga-emekwa ka unu nwere onwe unu.”+ 1 Ndị Kọrịnt 15:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Otú ahụ mmadụ niile na-anwụ n’ihi Adam+ ka a ga-ejikwa maka Kraịst kpọlite ndị niile nwụrụ anwụ.+
31 Jizọs wee gwa ndị Juu kweere na ya, sị: “Ọ bụrụ na unu ana-eme ihe m kwuru mgbe niile, unu bụ ndị na-eso ụzọ m n’eziokwu. 32 Unu ga-amara eziokwu,+ eziokwu ga-emekwa ka unu nwere onwe unu.”+