Ọrụ Ndịozi 9:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ma Onyenwe anyị gwara ya, sị: “Gawa, n’ihi na ahọrọla m nwoke a+ ka ọ gbaara ndị mba ọzọ,+ ndị eze+ nakwa ndị Izrel àmà gbasara m. Ndị Galeshia 1:15, 16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ma mgbe Chineke, bụ́ onye mere ka m si n’afọ nne m pụta ma kpọọ m n’ihi amara ya,+ chọrọ 16 ka o si n’aka m kpughee Ọkpara ya, ka m wee zie ndị mba ọzọ ozi ọma banyere ya,+ e nweghị mmadụ* ọ bụla m gakwuuru ozugbo ka m jụta ya ihe ọ bụla. Ndị Efesọs 3:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Chineke meere mụnwa, bụ́ onye kacha ndị nsọ niile nta,+ amara,+ ka m zisaara ndị mba ọzọ ozi ọma banyere ihe ọma ndị na-enweghị atụ si n’aka Kraịst
15 Ma Onyenwe anyị gwara ya, sị: “Gawa, n’ihi na ahọrọla m nwoke a+ ka ọ gbaara ndị mba ọzọ,+ ndị eze+ nakwa ndị Izrel àmà gbasara m.
15 Ma mgbe Chineke, bụ́ onye mere ka m si n’afọ nne m pụta ma kpọọ m n’ihi amara ya,+ chọrọ 16 ka o si n’aka m kpughee Ọkpara ya, ka m wee zie ndị mba ọzọ ozi ọma banyere ya,+ e nweghị mmadụ* ọ bụla m gakwuuru ozugbo ka m jụta ya ihe ọ bụla.
8 Chineke meere mụnwa, bụ́ onye kacha ndị nsọ niile nta,+ amara,+ ka m zisaara ndị mba ọzọ ozi ọma banyere ihe ọma ndị na-enweghị atụ si n’aka Kraịst