1 Ndị Kọrịnt 15:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 N’ihi na n’ime ndịozi niile, ọ bụ m kacha nta, e kwesịghịkwa ịkpọ m onyeozi, maka na akpagburu m ọgbakọ Chineke.+
9 N’ihi na n’ime ndịozi niile, ọ bụ m kacha nta, e kwesịghịkwa ịkpọ m onyeozi, maka na akpagburu m ọgbakọ Chineke.+