-
Ndị Rom 4:9, 10Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
9 Ọ̀ bụ naanị ndị e biri úgwù na-enwe obi ụtọ a, ka ndị a na-ebighị úgwù hà na-enwekwu ya?+ N’ihi na anyị na-ekwu na “e ji maka okwukwe Ebreham nwere kpọọ ya onye ezi omume.”+ 10 Oleezi mgbe a kpọrọ ya onye ezi omume? Ọ̀ bụ mgbe o birila úgwù, ka ọ̀ bụ mgbe ọ na-ebibeghị úgwù? Ọ bụghị mgbe o birila úgwù, kama ọ bụ mgbe ọ na-ebibeghị úgwù.
-